Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 28:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 28:2 IGBOB (Bible Nso)

Nye umu Israel iwu, si ha, Onyinyem iji biaru nso, nrim iji chu àjà-ọkum nile, bú ihe ísì utọ nkem, unu gēlezi anya iweta ya nsom na mb͕e-ya akara àkà.

ỌNU-ỌGUGU 28:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nye ndị Izrel iwu a sị ha, ‘Lezienụ anya hụ na unu na-eche nʼihu m, nʼoge niile a kara aka, nri ahụ a na-enye maka onyinye m a na-enye site nʼọkụ, nke isisi ya na-adị m ezi mma.’