ỌNU-ỌGUGU 27:18 - Compare All Versions
ỌNU-ỌGUGU 27:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ONYENWE ANYị sịrị Mosis, “Kpọrọ Joshua, nwa Nun, onye nwere mmụọ Chineke nʼime ya, bikwasị ya aka gị.
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 27 BIUỌNU-ỌGUGU 27:18 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we si Moses, Kuru n'onwe-gi Joshua nwa Nun, bú nwoke nke Mọm di nime ya, bikwasi ya aka-gi
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 27 IGBOB