ỌNU-ỌGUGU 26:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 26:9 IGBOB (Bible Nso)
Umu-ndikom Eliab; Nemuel, na Detan, na Abairam. Ndia bu Detan ahu na Abairam ahu, ndi akpọrọ nke nzukọ Israel, ndi lusoro Moses, luso kwa Eron, ọ̀gù nime nzukọ Kora, mb͕e ha lusoro Jehova ọ̀gù
ỌNU-ỌGUGU 26:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ụmụ Eliab bụ Nemuel, Datan na Abiram. Datan na Abiram bụ ndị ndu ọgbakọ ahụ nupuru isi megide Mosis na Erọn. Ha sonyere ndị ahụ so Kora mgbe ha nupuru isi megide ONYENWE ANYị.