Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 26:65 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:65 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Jehova kwuru okwu bayere ha, si, Ha aghaghi inwu n'ọzara nka. Ọ dighi kwa nwoke ọ bula fọduru nime ha, ma-ọbughi nání Keleb nwa Jefune na Joshua nwa Nun.

ỌNU-ỌGUGU 26:65 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ONYENWE ANYị gwara ndị Izrel ahụ na ha ga-anwụ nʼime ọzara ahụ. Naanị ndị a hapụrụ ndụ bụ Kaleb, nwa Jefune, na Joshua nwa Nun.