ỌNU-ỌGUGU 26:64 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 26:64 IGBOB (Bible Nso)
Ma n'etiti ndia ọ dighi nwoke ọ bula di sitere na ndi Moses na Eron, bú onye-nchu-àjà, gukọtara; ndi gukọtara umu Israel n'ọzara Sainai.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 26 IGBOBỌNU-ỌGUGU 26:64 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼetiti ndị a, o nweghị otu onye ọbụla Mosis na Erọn onye nchụaja gụrụ nʼọnụọgụgụ mgbe ha gụrụ ndị Izrel ọnụ nʼọzara Saịnaị.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 26 BIU