Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 26:63 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:63 IGBOB (Bible Nso)

Ndia bu ndi Moses na Eleeza, bú onye-nchu-àjà, gukọtara; ndi gukọtara umu Israel n'ala ihe nādighi nke Moab n'akuku Jọdan na nso Jeriko.

ỌNU-ỌGUGU 26:63 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ndị a bụ nchọpụta ọnụọgụgụ ụmụ Izrel, dịka Mosis na Elieza onye nchụaja kwadobere gụọ na mbara ala Moab, nʼakụkụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu obodo Jeriko.