Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 26:57 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:57 IGBOB (Bible Nso)

Ndia bu ndi agukọtara agukọta nke ndi Livai dika ab͕uru nile ha si di: nke Giashon bu ab͕uru ndi Giashon: nke Kohat bu ab͕uru ndi Kohat: nke Merari bu ab͕uru ndi Merari.

ỌNU-ỌGUGU 26:57 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị a bụ ndị Livayị a gụrụ ọnụ dịka ikwu ha si dị, ikwu Geshọn, site na Geshọn, ikwu Kohat, site na Kohat, ikwu Merari, site na Merari.