Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 26:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:23 IGBOB (Bible Nso)

Umu-ndikom Isaka, dika ab͕uru nile ha si di: nke Tola bu ab͕uru ndi Tola: nke Puva bu ab͕uru ndi-Punait

ỌNU-ỌGUGU 26:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ụmụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Tola, site na Tola, ikwu Pua, site na Pua