ỌNU-ỌGUGU 26:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 26:22 IGBOB (Bible Nso)
Ndia bu ab͕uru Juda, dika ndi-ha agukọtara agukọta si di, orú nnù uzọ iteghete, na nnù iri-na-otù, na ọgu ise.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 26 IGBOBỌNU-ỌGUGU 26:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bụ agbụrụ Juda. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500).
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 26 BIU