Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 26:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:19 IGBOB (Bible Nso)

Umu-ndikom Juda, Ia na Onan: ma Ia na Onan nwuru n'ala Kenean.

ỌNU-ỌGUGU 26:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan.