Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 26:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 26:1 IGBOB (Bible Nso)

O rue, mb͕e ihe-otiti ahu gasiri, na Jehova gwara Moses na Eleeza nwa Eron, bú onye-nchu-àjà, okwu, si

ỌNU-ỌGUGU 26:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ihe otiti ahụ niile gasịrị, ONYENWE ANYị gwara Mosis na Elieza nwa Erọn, onye nchụaja okwu sị ha