Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 25:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 25:3 IGBOB (Bible Nso)

Israel we kekọta onwe-ya n'aru Beal-peoa: iwe Jehova we di ọku megide Israel.

ỌNU-ỌGUGU 25:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ndị Izrel sonyere na-akpọ isiala nye chi Baal nke Peoa. Nke a mere ka iwe ONYENWE ANYị nwuru ọkụ megide ha.