ỌNU-ỌGUGU 25:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 25:2 IGBOB (Bible Nso)
ndinyom ahu we kpọ ndi Israel ibia n'àjà chi nile ha; ndi Israel we rie ihe, kpọ isi ala nye chi nile ha.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 25 IGBOBỌNU-ỌGUGU 25:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị inyom a kpọrọ ha ka ha bịa soro na mmemme ịchụ aja nye chi ha niile. Ndị Izrel riri nri ihe aja ahụ, kpọọkwa isiala nye chi ndị a niile.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 25 BIU