ỌNU-ỌGUGU 24:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 24:7 IGBOB (Bible Nso)
Miri nēsi n'ite-miri-ya nile rùputa, Nkpuru-ya gādi kwa n'ọtutu miri, Eze-ya gādi kwa elu kari Egag, Agēbuli kwa ala-eze-ya.
ỌNU-ỌGUGU 24:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmiri ga-esi nʼite mmiri ha na-erupụta, mkpụrụ ha ga-enwekwa mmiri dị ukwuu. “Eze ha ga-adị ukwuu karịa Agag, a ga-ebulikwa alaeze ha elu.