ỌNU-ỌGUGU 24:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 24:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọ we tua ilu-ya, si, Ihe nke si n'ọnu Belam nwa Beoa puta, Bú ihe nke si n'ọnu nwoke ahu puta, onye anya-ya mechiri emechi
ỌNU-ỌGUGU 24:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O buru amụma ndị a sị, “Okwu si nʼọnụ Belam nwa Beoa pụta, okwu onye ahụ anya ya saghere asaghe.