Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 22:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 22:8 IGBOB (Bible Nso)

o we si ha, Nọnu ọnọdu-abali n'ebe a n'abali a, m'gēweghachi-kwa-ra unu okwu, dika Jehova si agwam okwu: ndi-isi Moab we nọyere Belam.

ỌNU-ỌGUGU 22:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Belam gwara ha okwu sị, “Nọdụnụ nʼebe a nʼabalị a. Aga m ewetara unu ọsịsa ọbụla ONYENWE ANYị nyere m.” Ya mere, ndị ozi ahụ si Moab nọnyeere ya.