ỌNU-ỌGUGU 22:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 22:41 IGBOB (Bible Nso)
O rue, n'ututu, na Belak kuru Belam, me ka ọ rigo na Bamot-beal, ọ we si n'ebe ahu hu nsọtu ndi Israel.
ỌNU-ỌGUGU 22:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ echi ya, Balak kpọọrọ Belam, duru ya rigoo Bamot Baal. O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel.