Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 22:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 22:34 IGBOB (Bible Nso)

Belam we si mọ-ozi nke Jehova, Emehiewom; n'ihi na amaghm na gi onwe-gi nēguzo onwe-gi izutem n'uzọ: ma ub͕u a, ọ buru na ọ jọ njọ n'anya-gi, m'gālaghachi n'onwem.

ỌNU-ỌGUGU 22:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge a, Belam sịrị mmụọ ozi ONYENWE ANYị, “Emehiela m. Amaghị m na i guzo nʼụzọ igbochi m. Ọ bụrụ iwe na-ewe gị, ejikeere m ịlaghachi azụ.”