ỌNU-ỌGUGU 20:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 20:3 IGBOB (Bible Nso)
Ndi Israel we so Moses se okwu, ha we kwue, si, Ọ gādi ayi nọ̄ nma ma asi na ayi ekubiwo mb͕e umu-nne-ayi kubiri n'iru Jehova!
ỌNU-ỌGUGU 20:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sesịrị Mosis okwu sị, “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na anyị nwụrụ mgbe ụmụnna anyị nwụrụ nʼihu ONYENWE ANYị.