ỌNU-ỌGUGU 20:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 20:2 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ dighi miri nzukọ ahu nwere: ha we kpọkọta onwe-ha megide Moses, megide kwa Eron.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 20 IGBOBỌNU-ỌGUGU 20:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mmiri ọṅụṅụ adịghị nye ndị nzukọ ahụ. Ya mere na ha gbakọtara imegide Mosis na Erọn.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 20 BIU