Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 2:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 2:9 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū Juda di orú nnù orú uzọ na uzọ atọ, na nnù isi, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di. Ha gēbu uzọ buli ije.

ỌNU-ỌGUGU 2:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọnụọgụgụ ndị niile a gụkọtara ha na Juda nʼọwụwa anyanwụ nke ụlọ nzute ahụ dị narị puku, iri puku asatọ na puku isii na narị anọ (186,400). Ha ga-ebu ụzọ bulie ije.