ỌNU-ỌGUGU 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 2:2 IGBOB (Bible Nso)
Umu Israel gāma ulo-ikwū-ha, nwoke ọ bula n'akuku ọkọlọtọ-ya, ha na ihe-iriba-ama nile nke diri ulo nke ndi bu nna-ha: na ncherita-iru ulo-ikwū nzute ka ha gāma ulo-ikwū-ha buruburu.
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 2 IGBOBỌNU-ỌGUGU 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ụmụ Izrel ga-ama ụlọ ikwu ha gburugburu ụlọ nzute, nʼebe dịpụturu adịpụ site nʼụlọ nzute ahụ. Onye ọbụla ga-ama ụlọ ikwu ya nʼakụkụ ọkọlọtọ ebo ya, ha na ihe ịrịbama nke ụlọ ha.”
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 2 BIU