Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 2:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 2:17 IGBOB (Bible Nso)

Ulo-ikwū nzute gēbuli kwa ije, ya na ọmuma-ulo-ikwū ndi Livai, n'etiti ọmuma-ulo-ikwū nile: dika ha si ama ulo-ikwū-ha, otú a ka ha gēbuli ije, nwoke ọ bula n'akuku-ya, dika ọkọlọtọ nile ha si di.

ỌNU-ỌGUGU 2:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ụlọ nzute na-azọli ije, ụlọ ikwu ndị Livayị ga-anọ nʼetiti ụlọ ikwu ndị ọzọ. Ha ga-ebili ije nʼusoro dịka ha si maa ụlọ ikwu ha. Ndị ọbụla nʼọnọdụ ha, nʼokpuru ọkọlọtọ nke na-akọwa ndị ha bụ.