Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 19:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 19:7 IGBOB (Bible Nso)

onye-nchu-àjà gāsu kwa uwe-ya, sa kwa anu-aru-ya na miri, emesia ọ gābata n'ọmuma-ulo-ikwū, onye-nchu-àjà gāru kwa árú rue anyasi.

ỌNU-ỌGUGU 19:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Emesịa, onye nchụaja ahụ ga-asacha uwe niile o yi; sakwaa ahụ ya. Ọ ga-alọghachikwa azụ nʼime ogige ahụ ebe ọ ga-anọ dịka onye na-adịghị ọcha ruo nʼuhuruchi.