ỌNU-ỌGUGU 19:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 19:2 IGBOB (Bible Nso)
Nka bu ukpuru nke iwu ahu nke Jehova nyeworo n'iwu, si, Gwa umu Israel okwu, ka ha wetara gi nwa-ab͕ọghọ-ehi nācha uhie uhie nke zuru okè, nke ọlu nādighi n.aru-ya, nke ọ dighi mb͕e yoke rigokwasiri ya
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 19 IGBOBỌNU-ỌGUGU 19:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị a bụ ụkpụrụ dị nʼiwu ahụ ONYENWE ANYị nyere. Gwa ụmụ Izrel ka ha wetara gị nwa nne ehi na-acha uhie uhie nke na-enweghị ntụpọ, na nke ụdọ yoku na-agabeghị nʼolu ya.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 19 BIU