ỌNU-ỌGUGU 18:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 18:2 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, umu-nne-gi, bú ebo Livai, ebo nna-gi, gi me ka ha soro gi biaru nso, ka ha we rapara n'aru-gi, nēje-kwa-ra gi ozi: ma gi onwe-gi na umu-gi ndikom tiyere gi gānọ n'iru ulo-ikwū ihe àmàm.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 18 IGBOBỌNU-ỌGUGU 18:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼebo unu kpọbata ụmụnna gị ndị Livayị ka ha sonyere gị ma nyere gị aka mgbe gị na ụmụ gị ndị ikom na-eje ozi nʼụlọ nzute Ihe Ama.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 18 BIU