ỌNU-ỌGUGU 16:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 16:2 IGBOB (Bible Nso)
ha we bilie n'iru Moses, ha na ndikom ufọdu ndi sitere n'umu Israel, ọgu ndi isi nzukọ iri-na-abua na iri, ndi akpọrọ ibia na nzute, ndikom amara aha-ha
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 16 IGBOBỌNU-ỌGUGU 16:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
bilie imegide Mosis. Ndị so ha bụ narị ndị ikom abụọ na iri ise, ndị ndu a maara nke ọma, ndị so nọdụ nʼụlọ nzukọ ukwuu ndị Izrel.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 16 BIU