Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 15:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 15:2 IGBOB (Bible Nso)

Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e unu gābà n'ala ebe-obibi nile unu, nke Mu onwem nēnye unu

ỌNU-ỌGUGU 15:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘mgbe unu batara ala ahụ m na-enye unu dịka ụlọ unu