Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 14:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 14:4 IGBOB (Bible Nso)

Ha we sirita onwe-ha, Ka ayi me otù onye onye-isi, ka ayi laghachi kwa n'Ijipt.

ỌNU-ỌGUGU 14:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere ha kwekọrịtara nʼetiti onwe ha sị, “Ka anyị họpụtaranụ onwe anyị onyendu ga-edughachi anyị azụ nʼIjipt.”