ỌNU-ỌGUGU 12:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 12:4 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we si Moses na Eron na Miriam na mberede, Putanu, unu atọ, rue ulo-ikwū nzute. Ha atọ we puta.
ỌNU-ỌGUGU 12:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mberede, ONYENWE ANYị sịrị Mosis, na Erọn, na Miriam, “Pụtanụ, bịa nʼụlọ nzute, unu mmadụ atọ” Ya mere ha atọ pụtara.