Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 12:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 12:2 IGBOB (Bible Nso)

Ha we si, Ọ̀ bu ezie na nání Moses ka Jehova wereworo kwue okwu? Ọ̀ bughi kwa ayi ka o wereworo kwue okwu? Jehova we nu ya.

ỌNU-ỌGUGU 12:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha kwuru sị, “Ọ bụ naanị site nʼọnụ Mosis ka ONYENWE ANYị si agwa ndị ya okwu? Ọ naghị esitekwa nʼọnụ anyị kwuo okwu?” ONYENWE ANYị nụrụ ihe ndị a ha kwuru.