ỌNU-ỌGUGU 11:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 11:2 IGBOB (Bible Nso)
Ndi Israel we tikue Moses; Moses we kpere Jehova ọku ahu we bilata.
ỌNU-ỌGUGU 11:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a mere, ụmụ Izrel tikuru Mosis mkpu akwa. Mosis kpere ekpere nye ONYENWE ANYị nʼihi ha, ọkụ ahụ kwụsịkwara.