Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 10:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 10:2 IGBOB (Bible Nso)

Mere onwe-gi opì ọla ọcha abua; ihe akpuru akpu ka i gēme ha: ha gābu-kwa-ra gi ihe bayere nkpọkọta nzukọ Israel, na ihe bayere nbuli-ije nke omuma-ulo-ikwū nile ha.

ỌNU-ỌGUGU 10:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Kpụọ opi ọlaọcha abụọ, jiri ha na-akpọ mkpọkọta nzukọ ụmụ Izrel na ime ka ha mara mgbe mbuli ije nke ọmụma ụlọ ikwu ruru.