Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 1:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 1:44 IGBOB (Bible Nso)

Ndia bu ndi agukọtara agukọta, ndi Moses na Eron gukọtara, ha na ndi-isi Israel, bú ndikom iri na abua: otù nwoke otù nwoke diri ulo nna-ya-hà ka ha bu.

ỌNU-ỌGUGU 1:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị a bụ ndị ikom Mosis na Erọn, na ndị ndu Izrel iri na abụọ ndị ahụ gụrụ ọnụ, onye ọbụla nʼime ha nọchitere anya ezinaụlọ ya.