ỌNU-ỌGUGU 1:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 1:4 IGBOB (Bible Nso)
Madu ganọye-kwa-ra unu, otù nwoke gādiri otù ebo; nwoke ọ bula, onye-isi ulo nna-ya-hà ka ọ bu.
ỌNU-ỌGUGU 1:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nwoke, site nʼebo Izrel ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a.