Mafee gaa na ọdịnaya

ỌNU-ỌGUGU 1:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 1:3 IGBOB (Bible Nso)

site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, onye ọ bula nke nāpukuru usu ndi-agha n'Israel, unu gāgukọta ha, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di, gi onwe-gi na Eron.

ỌNU-ỌGUGU 1:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gị na Erọn ga-agụkọta ndị ikom Izrel niile gbara iri afọ abụọ maọbụ karịa ọnụ, bụ ndị tozuru ije agha. Unu ga-edo ha nʼusuu, nʼusuu.