Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌNU-ỌGUGU 1:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌNU-ỌGUGU 1:2 IGBOB (Bible Nso)

Gutanu ọnu-ọgugu nzukọ nile nke umu Israel, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, n'ọnu-ọgugu aha nile, nwoke ọ bula, onye na isi-ya onye na isi-ya

ỌNU-ỌGUGU 1:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gaa gụọ ma chọpụta ọnụọgụgụ ndị ikom niile e nwere nʼetiti ọgbakọ Izrel, dịka ebo ha na agbụrụ ha si dị, na dịka ezinaụlọ ha si dịkwa. Depụta aha nwoke ọbụla nʼotu na otu.