NEHEMAIA 13:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NEHEMAIA 13:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke m, biko cheta m nʼihi nke a, ehichapụkwala ihe niile m ji obi m niile rụọ nʼụlọnsọ gị na ije ozi niile ya.
Kesaa
NEHEMAIA 13 BIUNEHEMAIA 13:14 IGBOB (Bible Nso)
Chinekem, chetam n'ihi nka, ehichapu-kwa-la omume-eberem nile nke m'meworo n'ulo Chinekem, na n'ihe-ndebe-ya nile.
Kesaa
NEHEMAIA 13 IGBOB