Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NEHEMAIA 12:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NEHEMAIA 12:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha chụrụ ọtụtụ aja nʼụbọchị ahụ nʼihi na Chineke nyere ha oke ọṅụ. Ụmụnta na ndị inyom sokwa ṅụrịa ọṅụ. Ha nụkwara ụda ọṅụ ndị Jerusalem site nʼebe dị anya.

NEHEMAIA 12:43 IGBOB (Bible Nso)

Ha we chua àjà uku n'ubọchi ahu, we ṅuria; n'ihi na Chineke mere ka ha ṅuria ọṅu uku; ọzọ kwa, ndinyom-ha na umu-ntakiri-ha ṅuriri: ewe nu ọṅù Jerusalem rue ebe di anya.