NEHEMAIA 10:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NEHEMAIA 10:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Anyị kpebikwara na mmadụ niile nʼotu nʼotu ga na-ewebata mkpụrụ mbụ nke ihe ubi ya nʼụlọnsọ ONYENWE ANYị, na mkpụrụ osisi ọbụla, maọbụ ihe ubi ndị ọzọ.
Kesaa
NEHEMAIA 10 BIUNEHEMAIA 10:35 IGBOB (Bible Nso)
na iwebata nkupuru mbu nke ala-ubi-ayi, na nkpuru mbu nke nkpuru nile nke osisi nile, kwa-arọ, n'ulo Jehova
Kesaa
NEHEMAIA 10 IGBOB