Mafee gaa na ọdịnaya

NEHUM 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NEHUM 2:7 IGBOB (Bible Nso)

Ekpughewo kwa Huzab, me ka ọ rigopu, ndi-orù-ya ndinyom nākwa kwa ákwá dika olu nduru, nēti obi-ha aka.

NEHUM 2 IGBOB

NEHUM 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo a aghaghị ịbụ obodo a dọtara nʼagha. Ndị ohu ha ndị inyom so ha nʼazụ na-akwa akwa dịka nduru, na-etikwa aka nʼobi.

NEHUM 2 BIU