Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAK 9:42 - Compare All Versions

MAK 9:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ bụrụkwa na onye ọbụla emee ka otu nʼime ndị a dị nta kweere na m jehie, ọ ga-akara onye ahụ mma ma ọ bụrụ na e kenyere nkume igwe nri buru ibu nʼolu ya, tụnye ya nʼime oke osimiri.

MAK 9:42 IGBOB (Bible Nso)

Ọzọ, onye ọ bula nke gēme otù nime ndi ntà ndia ndi kwerenu ka ọ ma n'ọnyà, ọ gāka ya nma ma ewere nkume-igwe-nri nke inyinya-ibu nādọkpughari kwuba ya n'olu, tubà ya n'oké osimiri.