Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAK 8:35 - Compare All Versions

MAK 8:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na onye na-azọ ndụ ya ka ọ ga-efunarị, ma onye ọbụla gụrụ ndụ ya dị ka ihe furu efu nʼihi m, na nʼihi oziọma m, ga-azọpụta ya.

MAK 8:35 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na onye ọ bula nke nāchọ izọputa ndu-ya, ọ gētufu ya; ma onye ọ bula nke gētufu ndu-ya n'ihim na n'ihi ozi ọma nkem, ọ gāzọputa ya.