MAK 4:20 - Compare All Versions
MAK 4:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ọzọ, dị ka mkpụrụ a kụrụ nʼezi ala, nụrụ okwu ahụ, nabata ya ma mịa mkpụrụ dị iri atọ, iri isii, maọbụ otu narị.”
Kesaa
MAK 4 BIUMAK 4:20 IGBOB (Bible Nso)
Ndi ahu bu kwa ndi aghara n'ala ahu di nma; ndi ọ bula ndi nānu okwu ahu, we nara ya, we mia nkpuru, otù orú na iri, ọzọ ọgu atọ, ọzọ ọgu ise.
Kesaa
MAK 4 IGBOB