Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAK 15:39 - Compare All Versions

MAK 15:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọchịagha guzo nʼihu ya, hụrụ otu o si kubie ume, o kwuru sị, “Nʼezie, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”

MAK 15:39 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, nke guzoro nso na ncherita-iru Ya, huru na O kubìri ume otú a, ọ si, N'ezie Nwoke a bu Ọkpara Chineke.