MAK 10:51 - Compare All Versions
MAK 10:51 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Onye ìsì ahụ sịrị ya, “Onye ozizi m, achọrọ m ka m hụ ụzọ.”
Kesaa
MAK 10 BIUMAK 10:51 IGBOB (Bible Nso)
Jisus we za ya, si, Gini ka i nāchọ ka M'mere gi? Onye-ìsì ahu we si ya, Rabonai, ka eme ka m'hu uzọ.
Kesaa
MAK 10 IGBOB