Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAK 1:45 - Compare All Versions

MAK 1:45 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ pụrụ malite ịkọsa akụkọ banyere ọgwụgwọ ya ebe niile. Nʼihi ya Jisọs enwekwaghị ike ịbanye nʼobodo, kama ọ gara nọrọ nʼebe zoro ezo. Ma ndị mmadụ na-abịakwutekwa ya site nʼebe niile dị iche iche.

MAK 1:45 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ puru, malite ikwusazu ya, na ifesa okwu ahu, nke mere na O nweghi ike ọzọ ibà nime obodo n'iru ọra, kama Ọ nọ n'azu obodo n'ebe bu ọhia: ha we si n'ebe nile nābiakute Ya.