Mafee gaa na ọdịnaya

MAIKA 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MAIKA 3:2 IGBOB (Bible Nso)

unu ndi nākpọ ezi ihe asì, ndi nāhu kwa ihe ọjọ n'anya; ndi nādọwapu ha akpukpọ n'aru, na anu-aru-ha n'ọkpukpu nile ha

MAIKA 3 IGBOB

MAIKA 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

unu bụ ndị kpọrọ ezi ihe asị ma na-ahụ ajọ ọrụ nʼanya. Unu na-agba ndị m akpụkpọ na ndụ na-agbapụkwa anụ ahụ kpuchiri ọkpụkpụ ha.

MAIKA 3 BIU