Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MAIKA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MAIKA 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Ha we tukwasi anya-uku n'ubi, nara ha n'ike; ha tukwasi anya-uku n'ulo, būru ha: ha emeb͕uwo kwa ma nwoke ma ulo-ya, bú onye ọ bula na ala-nketa-ya.

Kekọrịta
MAIKA 2 IGBOB

MAIKA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha na-enwe anya ukwu nʼebe ubi ndị ọzọ dị, were ha nʼaka ike, na ụlọ dị iche iche, ha ewere ha nʼike. Ha na-ejikwa aka ike nara ndị mmadụ ụlọ ha, ha na-ezunara ha ihe nketa ha.

Kekọrịta
MAIKA 2 BIU