MATIU 9:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 9:9 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e Jisus nēsi n'ebe ahu nāga, Ọ huru otù nwoke, anākpọ Matiu, ka ọ nọduru n'ulo-ùtú: Ọ si ya, Som. O we bilie, so Ya.
Kesaa
MATIU 9 IGBOBMATIU 9:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs si nʼebe ahụ na-aga, ọ hụrụ otu nwoke a na-akpọ Matiu ka ọ nọdụrụ ala nʼụlọ ịnakọta ụtụ. Ọ sịrị ya, “Soro m.” Na-atụfughị oge, ọ hapụrụ ihe niile soro ya.
Kesaa
MATIU 9 BIU